FIFA World Cup Qatar 2022: Tebụlụ asọmpi na mpụtara ha

World Cup 2022 - Scores & fixtures

Asọmpi egwuregwu bọọlụ Iko Mbaụwa nke ụmụnwoke bụ FIFA World Cup 2022 ga-ebiri ọkụ n'ụbọchị Sọnde 20 Nọvemba 2022 ma kwụsị n'ụbọchị 18 Disemba 2022.

Nke a ga-abụ nke ugboro iri abụọ na abụọ a ga-agba asọmpi a kamgbe ọ malitere ma bụrụ nke mbụ a ga-agba ya na mba ndị Arab.

Mba iri atọ na abụọ ndị tozuruoke ga-awuchi na mba Qatar maka asọmpi a ga-akpụ ọkụ n'ọnụ.

Asọmpi a na-abụkaarị n'ọnwa Juun mana n'ihi oge okpomọkụ dị na mba Qatar, e buru ya bịawa n'ọnwa Nọvemba afọ 2022.

Iko Mbaụwa FIFA 2022

Agba nke Mgbapụ

  • Agba mgbapụ
    • Nedalandị 3
      -
      1 USA
      (Penariti)
      NaN
      -
      NaN
      (Amaegwuregwu Khalifa)
    • Agentina 2
      -
      1 Ọstrelia
      (Penariti)
      NaN
      -
      NaN
      (Amaegwuregwu Ahmad Bin Ali)
    • Fransị 3
      -
      1 Polandi
      (Penariti)
      NaN
      -
      NaN
      (Amaegwuregwu Al Thumama)
    • Ingland 3
      -
      0 Senegal
      (Penariti)
      NaN
      -
      NaN
      (Amaegwuregwu Al Bayt)
    • Japan 1
      -
      1 Kroweshia
      (Penariti)
      1
      -
      3
      (Amaegwuregwu Al Janoub)
    • Brazil 4
      -
      1 Saut Koria
      (Penariti)
      NaN
      -
      NaN
      (Amaegwuregwu 974)
    • Moroko 0
      -
      0 Spen
      (Penariti)
      3
      -
      0
      (Amaegwuregwu Education City)
    • Pọtugal 6
      -
      1 Switzaland
      (Penariti)
      NaN
      -
      NaN
      (Amaegwuregwu Lusail)
  • Agba anọ nke ikpeazụ
    • Kroweshia 1
      -
      1 Brazil
      (Penariti)
      4
      -
      2
      (Amaegwuregwu Education City)
    • Nedalandị 2
      -
      2 Agentina
      (Penariti)
      3
      -
      4
      (Amaegwuregwu Lusail)
    • Moroko 1
      -
      0 Pọtugal
      (Penariti)
      NaN
      -
      NaN
      (Amaegwuregwu Al Thumama)
    • Ingland 1
      -
      2 Fransị
      (Penariti)
      NaN
      -
      NaN
      (Amaegwuregwu Al Bayt)
  • Agba abụọ nke ikpeazụ
    • Agentina 3
      -
      0 Kroweshia
      (Penariti)
      NaN
      -
      NaN
      (Amaegwuregwu Lusail)
    • Fransị 2
      -
      0 Moroko
      (Penariti)
      NaN
      -
      NaN
      (Amaegwuregwu Al Bayt)
  • Ndị nke atọ
    • Kroweshia 2
      -
      1 Moroko
      (Penariti)
      NaN
      -
      NaN
      (Amaegwuregwu Khalifa)
  • Agba ikpeazụ
    • Agentina 3
      -
      3 Fransị
      (Penariti)
      4
      -
      2
      (Amaegwuregwu Lusail)

Agba nke Mbụ

    • Otu A

      Otu A
      Mba Asọmpi a gbara Mmeri Ọdịda Nhatanha Ndiiche na Goolu Akara
      Nedalandị 3 2 0 1 4 7
      Senegal 3 2 1 0 1 6
      Ekuadọ 3 1 1 1 1 4
      Kata 3 0 3 0 -6 0
      • Kata 0
        -
        2 Ekuadọ
        (Penariti)
        NaN
        -
        NaN
        (Amaegwuregwu Al Bayt)
      • Senegal 0
        -
        2 Nedalandị
        (Penariti)
        NaN
        -
        NaN
        (Amaegwuregwu Al Thumama)
      • Kata 1
        -
        3 Senegal
        (Penariti)
        NaN
        -
        NaN
        (Amaegwuregwu Al Thumama)
      • Nedalandị 1
        -
        1 Ekuadọ
        (Penariti)
        NaN
        -
        NaN
        (Amaegwuregwu Khalifa)
      • Ekuadọ 1
        -
        2 Senegal
        (Penariti)
        NaN
        -
        NaN
        (Amaegwuregwu Khalifa)
      • Nedalandị 2
        -
        0 Kata
        (Penariti)
        NaN
        -
        NaN
        (Amaegwuregwu Al Bayt)
    • Otu B

      Otu B
      Mba Asọmpi a gbara Mmeri Ọdịda Nhatanha Ndiiche na Goolu Akara
      Ingland 3 2 0 1 7 7
      USA 3 1 0 2 1 5
      Irak 3 1 2 0 -3 3
      Wales 3 0 2 1 -5 1
      • Ingland 6
        -
        2 Irak
        (Penariti)
        NaN
        -
        NaN
        (Amaegwuregwu Khalifa)
      • USA 1
        -
        1 Wales
        (Penariti)
        NaN
        -
        NaN
        (Amaegwuregwu Ahmad Bin Ali)
      • Wales 0
        -
        2 Irak
        (Penariti)
        NaN
        -
        NaN
        (Amaegwuregwu Ahmad Bin Ali)
      • Ingland 0
        -
        0 USA
        (Penariti)
        NaN
        -
        NaN
        (Amaegwuregwu Al Bayt)
      • Irak 0
        -
        1 USA
        (Penariti)
        NaN
        -
        NaN
        (Amaegwuregwu Al Thumama)
      • Wales 0
        -
        3 Ingland
        (Penariti)
        NaN
        -
        NaN
        (Amaegwuregwu Ahmad Bin Ali)
    • Otu CH

      Otu CH
      Mba Asọmpi a gbara Mmeri Ọdịda Nhatanha Ndiiche na Goolu Akara
      Agentina 3 2 1 0 3 6
      Polandi 3 1 1 1 0 4
      Mekziko 3 1 1 1 -1 4
      Saudi Arebia 3 1 2 0 -2 3
      • Agentina 1
        -
        2 Saudi Arebia
        (Penariti)
        NaN
        -
        NaN
        (Amaegwuregwu Lusail)
      • Mekziko 0
        -
        0 Polandi
        (Penariti)
        NaN
        -
        NaN
        (Amaegwuregwu 974)
      • Polandi 2
        -
        0 Saudi Arebia
        (Penariti)
        NaN
        -
        NaN
        (Amaegwuregwu Education City)
      • Agentina 2
        -
        0 Mekziko
        (Penariti)
        NaN
        -
        NaN
        (Amaegwuregwu Lusail)
      • Polandi 0
        -
        2 Agentina
        (Penariti)
        NaN
        -
        NaN
        (Amaegwuregwu 974)
      • Saudi Arebia 1
        -
        2 Mekziko
        (Penariti)
        NaN
        -
        NaN
        (Amaegwuregwu Lusail)
    • Otu D

      Otu D
      Mba Asọmpi a gbara Mmeri Ọdịda Nhatanha Ndiiche na Goolu Akara
      Fransị 3 2 1 0 3 6
      Ọstrelia 3 2 1 0 -1 6
      Tunishia 3 1 1 1 0 4
      Denmak 3 0 2 1 -2 1
      • Denmak 0
        -
        0 Tunishia
        (Penariti)
        NaN
        -
        NaN
        (Amaegwuregwu Education City)
      • Fransị 4
        -
        1 Ọstrelia
        (Penariti)
        NaN
        -
        NaN
        (Amaegwuregwu Al Janoub)
      • Tunishia 0
        -
        1 Ọstrelia
        (Penariti)
        NaN
        -
        NaN
        (Amaegwuregwu Al Janoub)
      • Fransị 2
        -
        1 Denmak
        (Penariti)
        NaN
        -
        NaN
        (Amaegwuregwu 974)
      • Ọstrelia 1
        -
        0 Denmak
        (Penariti)
        NaN
        -
        NaN
        (Amaegwuregwu Al Janoub)
      • Tunishia 1
        -
        0 Fransị
        (Penariti)
        NaN
        -
        NaN
        (Amaegwuregwu Education City)
    • Otu E

      Otu E
      Mba Asọmpi a gbara Mmeri Ọdịda Nhatanha Ndiiche na Goolu Akara
      Japan 3 2 1 0 1 6
      Spen 3 1 1 1 6 4
      Jamini 3 1 1 1 1 4
      Kosta Rika 3 1 2 0 -8 3
      • Jamini 1
        -
        2 Japan
        (Penariti)
        NaN
        -
        NaN
        (Amaegwuregwu Khalifa)
      • Spen 7
        -
        0 Kosta Rika
        (Penariti)
        NaN
        -
        NaN
        (Amaegwuregwu Al Thumama)
      • Japan 0
        -
        1 Kosta Rika
        (Penariti)
        NaN
        -
        NaN
        (Amaegwuregwu Ahmad Bin Ali)
      • Spen 1
        -
        1 Jamini
        (Penariti)
        NaN
        -
        NaN
        (Amaegwuregwu Al Bayt)
      • Kosta Rika 2
        -
        4 Jamini
        (Penariti)
        NaN
        -
        NaN
        (Amaegwuregwu Al Bayt)
      • Japan 2
        -
        1 Spen
        (Penariti)
        NaN
        -
        NaN
        (Amaegwuregwu Khalifa)
    • Otu F

      Otu F
      Mba Asọmpi a gbara Mmeri Ọdịda Nhatanha Ndiiche na Goolu Akara
      Moroko 3 2 0 1 3 7
      Kroweshia 3 1 0 2 3 5
      Beljiọm 3 1 1 1 -1 4
      Kanada 3 0 3 0 -5 0
      • Moroko 0
        -
        0 Kroweshia
        (Penariti)
        NaN
        -
        NaN
        (Amaegwuregwu Al Bayt)
      • Beljiọm 1
        -
        0 Kanada
        (Penariti)
        NaN
        -
        NaN
        (Amaegwuregwu Ahmad Bin Ali)
      • Beljiọm 0
        -
        2 Moroko
        (Penariti)
        NaN
        -
        NaN
        (Amaegwuregwu Al Thumama)
      • Kroweshia 4
        -
        1 Kanada
        (Penariti)
        NaN
        -
        NaN
        (Amaegwuregwu Khalifa)
      • Kanada 1
        -
        2 Moroko
        (Penariti)
        NaN
        -
        NaN
        (Amaegwuregwu Al Thumama)
      • Kroweshia 0
        -
        0 Beljiọm
        (Penariti)
        NaN
        -
        NaN
        (Amaegwuregwu Ahmad Bin Ali)
    • Otu G

      Otu G
      Mba Asọmpi a gbara Mmeri Ọdịda Nhatanha Ndiiche na Goolu Akara
      Brazil 3 2 1 0 2 6
      Switzaland 3 2 1 0 1 6
      Kamerunu 3 1 1 1 0 4
      Sebia 3 0 2 1 -3 1
      • Switzaland 1
        -
        0 Kamerunu
        (Penariti)
        NaN
        -
        NaN
        (Amaegwuregwu Al Janoub)
      • Brazil 2
        -
        0 Sebia
        (Penariti)
        NaN
        -
        NaN
        (Amaegwuregwu Lusail)
      • Kamerunu 3
        -
        3 Sebia
        (Penariti)
        NaN
        -
        NaN
        (Amaegwuregwu Al Janoub)
      • Brazil 1
        -
        0 Switzaland
        (Penariti)
        NaN
        -
        NaN
        (Amaegwuregwu 974)
      • Kamerunu 1
        -
        0 Brazil
        (Penariti)
        NaN
        -
        NaN
        (Amaegwuregwu Lusail)
      • Sebia 2
        -
        3 Switzaland
        (Penariti)
        NaN
        -
        NaN
        (Amaegwuregwu 974)
    • Otu H

      Otu H
      Mba Asọmpi a gbara Mmeri Ọdịda Nhatanha Ndiiche na Goolu Akara
      Pọtugal 3 2 1 0 2 6
      Saut Koria 3 1 1 1 0 4
      Yuragwe 3 1 1 1 0 4
      Gana 3 1 2 0 -2 3
      • Yuragwe 0
        -
        0 Saut Koria
        (Penariti)
        NaN
        -
        NaN
        (Amaegwuregwu Education City)
      • Pọtugal 3
        -
        2 Gana
        (Penariti)
        NaN
        -
        NaN
        (Amaegwuregwu 974)
      • Saut Koria 2
        -
        3 Gana
        (Penariti)
        NaN
        -
        NaN
        (Amaegwuregwu Education City)
      • Pọtugal 2
        -
        0 Yuragwe
        (Penariti)
        NaN
        -
        NaN
        (Amaegwuregwu Lusail)
      • Gana 0
        -
        2 Yuragwe
        (Penariti)
        NaN
        -
        NaN
        (Amaegwuregwu Al Janoub)
      • Saut Koria 2
        -
        1 Pọtugal
        (Penariti)
        NaN
        -
        NaN
        (Amaegwuregwu Education City)
Oge niile dị na GMT ma nwee ike ịgbanwe. Mgbanwe ndị a esighị BBC n'aka.