Afcon 2025: Ndị a tụrụ anya ga-agbara Super Eagles

Ebe foto si, Getty Images

Oge e ji agụ akụkọ nkeji 3

Asọmpi Iko Mba Afrịka bụ Africa Cup of Nations (Afcon) ga-amalite n'ụbọchị Sọnde 21 Disemba 2025.

N'ihi nke a, otu egwu bọọlụ Naịjirịa bụ Super Eagles ekwupụtala ndị ọgbaa bọọlụ a na-atụ anya ha n'ịmaaka ahụ.

Ndị ọgbaa bọọlụ foto ha dị ebe a ka e kwuru ga-anọchite anya otu egwu bọọlụ Super Eagles dịka ha na-agba mbọ ịmabute iko Afcon nke afọ 2025.

Cheta na asọmpi Africa Cup of Nations agba nke iri atọ na ise ya ga-amalite na mba Moroko n'ụbọchị Sọnde 21 Disemba, 2025 ruo Sọnde 18 Jenụwarị, 2026.

Ndị ochee goolu

Ebe foto si, Getty Images

Nkọwa foto, Stanley Nwabali

Ebe foto si, Getty Images

Nkọwa foto, Francis Uzoho

Ebe foto si, Amas Obasogie/Instagram

Nkọwa foto, Amas Obasogie

Ndị mkpachi

Ebe foto si, Calvin Bassey/Instagram

Nkọwa foto, Calvin Bassey

Ebe foto si, Zaidu Sanusi/Instagram

Nkọwa foto, Zaidu Sanusi

Ebe foto si, Semi Ajayi/Instagram

Nkọwa foto, Semi Ajayi

Ebe foto si, Bruno Onyemaechi/Instagram

Nkọwa foto, Bruno Onyemaechi

Ebe foto si, Igoh Ogbu/Instagram

Nkọwa foto, Igoh Ogbu

Ebe foto si, Chidozie Awaziem/Instagram

Nkọwa foto, Chidozie Awaziem

Ebe foto si, Bright Osayi-Samuel/Instagram

Nkọwa foto, Bright Osayi-Samuel

Onye ọzọ bụ Ryan Alebiosu.

Ndị ọgbaa n'etiti

Ebe foto si, Getty Images

Nkọwa foto, Wilfred Ndidi

Ebe foto si, Getty Images

Nkọwa foto, Frank Onyeka

Ebe foto si, Fisayo Dele-Bashiru/Instagram

Nkọwa foto, Fisayo Dele-Bashiru

Ebe foto si, Getty Images

Nkọwa foto, Alex Iwobi

Ebe foto si, Getty Images

Nkọwa foto, Raphael Onyedika

Ebe foto si, Getty Images

Nkọwa foto, Tochukwu Nnadi

Ndị nke ọzọ bụ Ebenezer Akinsanmiro na Muhammed Usman

Ndị na-agba n'ihu

Ebe foto si, Getty Images

Nkọwa foto, Ademola Lookman

Ebe foto si, Getty Images

Nkọwa foto, Victor Osimhen

Ebe foto si, Akor Adams/Instagram

Nkọwa foto, Akor Adams

Ebe foto si, Getty Images

Nkọwa foto, Samuel Chukwueze

Ebe foto si, Getty Images

Nkọwa foto, Cyriel Dessers

Ebe foto si, Salim Fago/Instagram

Nkọwa foto, Salim Fago

Ebe foto si, Getty Images

Nkọwa foto, Moses Simon

Ebe foto si, Chidera Ejuke/Instagram

Nkọwa foto, Chidera Ejuke

Ebe foto si, Paul Onuachu/Instagram

Nkọwa foto, Paul Onuachu