World Breastfeeding Week Quiz: Kedụ ihe ịma gbasara inye nwa ara?

Ebe foto si, Raj Yagnik/Save The Children
N'ebe niile n'ụwa, izu a ka a na-echeta mkpa ọ dị inye nwa ara, nke ndị Bekee kpọrọ World Breastfeeding Week.
Mana ọtụtụ amaghị mkpa ọ dị.
Nne, o kwesịrị ị na-enye nwa ya ara?
Kedụ ihe ga-egbochi ya inye nwa ya ara?
Nne bu ọnụ ọ na-enye nwa ya ara?
Bịa nwalee ule a ịchọpụta ihe ndị dị iche iche ị kwesịrị ịma maka ya.


























