Akụkọ dị mkpa - Maachị 4, 2026

Aha onyonyo, Akụkọ dị mkpa 4 Maachị 2026
Akụkọ dị mkpa - Maachị 4, 2026

Gee ihe na-eme n'ụwa taa n'otu nkeji:

  • Otu na-ahụ maka usoro ndị dọkịta na etu ndị dịbịa eze si arụ ọrụ bụ Medical and Dental Council of Nigeria (MDCN) akwụsịtụla ndị dọkịta abụọ nke ụlọọgwụ Euracare Multi-Specialist Hospital ọrụ.
  • A kwụsịrị ha ọrụ dịka a na-enyocha ha maka ebubo ndahie n'ọnwụ nwa Chimamanda Ngozi Adichie bụ Nkanu Nnamdi Esege.
  • Gọọmenti Anambra steeti ewepụla ego n'ụgwọ ọnwa Febụwarị nke ọtụtụ ndị ọrụ Oyibo na steeti ahụ.
  • E wepụrụ ego n'ụgwọọnwa ha maka ịnọrọ n'ụlọ n'ụbọchị Monde n'agbanyeghị na gọọmentị machiri nke a na nsonso a.

Soyere anyị na websaịtị, Instagram, Facebook na WhatsApp chanelụ maka akụkọ niile na-eme n'ụwa.

Nkọwa foto, Pịa aka ebe a ka i soro BBC News Igbo na Whatsapp
Nkọwa foto, Whatsapp Chanelu BBC IGBO