Urazi Palm Oil: Ihe mere mmanụ a ji bụrụ ọpụrụiche na mmanụ nri ndị ọzọ

Aha onyonyo, Ihe mere mmanụ Urazi si bụrụ ọpụrụiche na mmanụ nri ndị ọzọ

Mmanụ Urazi bụ mmanụ pụrụiche e si n'osisi nkwụ emepụta na mpaghara Ebonyi Steeti.

Etu e si emepụta ya dị iche n'etu e si emepụta mmanụ nri ndị ọzọ.

N'ihe onyonyo, a kọwaara usoro e ji emepụta ya nakwa uru ọ baara.

Ndị mere akụkọ a bụ Chukwudi Chris Santus Okereke na Chiemela Mgbeahuru