Ebonyi state: Nwoke a na-ebe akwa maka nwunye ya abụọ nwụrụ n'ihe mberede n'Ebonyi

Aha onyonyo, Nwoke a na-ebe akwa maka nwunye abụọ ya nwụrụ n'ihe mberede Ebonyi

Remigius Oboli dị afọ 50 kwuru na ọ dọrọ nwunye ya abụọ aka na ntị ka ha ghara ịga akwamozu ụkọchukwu ahụ mere ka ha zute ọnwụ ha n'ụzọ.

Ihe mberede ahụ mere ebe ụgbọala bu ha mabara na mmiri. tara isi nwunye ya abụọ ahụ.

Oboli na-akwa arịrị na-ekwu kedụ onye ga-azụ ụmụ iri na abụọ (12) ndị nwunye ya nwụrụlanụ mụtaara ya.

Nne ya kwakwara arịrị maka ụmụnwaanyị abụọ a ọ sị na-ekpunye ya okpueze ma na-elekọta ya ọfụma.

Kirie ihe o kwuru n'uju ebe a.

Akụkọ ndị ga-amasị gị