Okpu Agọrọ: Ị ma ihe etu esi yie ya pụtara?

Aha onyonyo, Okpu Agọrọ: Etu e si eyi okpu a eji mara ndị Igbo

Okpu agọrọ bụ okpu ndị Igbo ji aga mba ma bụrụkwa okpu njirimara ndị Igbo ebe ọbụla ha gara.

Onye ukwu na onye nta na-ekpu ya dịka ọ maghị eze ka ọ na-ama onye ohu.

Ihe onyonyo a na-egosi etu e si eyi ejiji a eji mara ndị agha gboo nakwa ndị agba ọhụrụ chọrọ ka eji Igbo mara ha.

Ọ bụ Uche Akolisa na Vining Ogu mere akụkọ a.