Igbo delicacies: Ị hụtụla ụgba pụrụiche maka ndị na-asọ anụ?
Nnenna Ubani bụ osite Igbo anaghị eri anụ maọbụ azụ.
Ọ na-eme ụgba n'ụzọ pụrụiche n'etinyeghị anụ maọbụ azụ maka ịdozi ime ahụ mmadụ.
BBC Igbo gara n'ụsekwu ya ebe ọ gosiri anyị etu o si agwọ ya.
Lee ihe anya anyị hụrụ ebe a.