: Ị kụziere ụmụaka taa, ị rite uru ha echi - Osita Amakaeze
Itụziri ụmụaka ụzọ ha ga-esi biri bụ ihe dị mkpa n'obodo ọbụla.
Fr. Ositadimma Amakeze gosiri na ọdịnịhu ụmụaka bụ ihe dị ya mkpa site n'ọrụ ya.
Ọ bụ ụkọchụkwụ ma bụrụkwa onye nkuzi na-akụziri ụmụaka na akaraka ha dị mkpa.
Gee ihe ọ gwara BBC Igbo mgbe anyị chukwutere ya.
Ọrụ a si n'aka: Jessica Nwankwo