Ipob: Nnamdi Kanu ga-abata mgbe Naịjirịa dị njikere

Aha onyonyo, Ipob: Nnamdi Kanu ga-abata mgbe Naịjirịa dị njikere

Paul Achalla bụ ọkaiwu Ipob akọwala etu ihe si kwụrụ ugbua n'akụkụ Nnamdi Kanu.