World Blood Donor Day 2019: Ihe ndị mmadụ na-eche maka inye ọbara
Taa ka a na-echete inye ọbara bụ nke Bekee kpọrọ "World Blood Donor Day 2019".
BBC Igbo Jụrụ ndị mmadụ ihe ha ma maka inye ọbara nakwa ụdịrị asị na-asị ha na-anụ maka ya.
Gee ha ntị.