Kedụ aha otutu ị na-etu onye ị hụrụ n'anya?

Aha onyonyo, Kedụ aha ụtọ ị na-etu onye ị hụrụ n'anya?

BBC Igbo gbara ndị mmadụ ajụjụọnụ gbasara ụfọdụ aha ụtọ ha na-akpọ ndị dị ha n'obi.

Ha kpọpụtakwara aha ụtọ dị icheiche.

Gere ihe ndị a kwuru ebe a.

Onye mere akụkọ a: Chioma Nkemdilim Daramola

Akara ntụ-ntụ

Akụkọ ndị ọzọ ga-amasị gị:

Akara ntụ-ntụ